Julian Abele

Julian Abele
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereJulian Dezie
aha ezinụlọ yaAbele Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1881 Dezie
Ebe ọmụmụPhiladelphia Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya23 Eprel 1950, 18 Eprel 1950 Dezie
Ebe ọ nwụrụPhiladelphia Dezie
Ebe oliliEden Cemetery Dezie
nwanneElizabeth Rebecca Abele Cook Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
onye were ọrụHorace Trumbauer Dezie
Ebe obibiPhiladelphia, Paris Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
Ọrụ ama amaCameron Indoor Stadium, Widener Library, Parkway Central Library, Philadelphia Museum of Art Dezie
IjeBeaux-Arts Dezie
Ihe nriteFrederick Graff Prize, Arthur Spayd Brooke Memorial Prize Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaPhiladelphia Museum of Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie
omenkà faịlụ naPhiladelphia Museum of Art Library and Archives Dezie

 

Julian Francis Abele (Eprell 30, 1881 ruo Eprel 23, 1950) bụ onye Black Amerịka a ma ama na-ese ụkpụrụ ụlọ, na onye isi na-ese ihe n'ọfịs Horace Trumbauer. O nyere aka n'ịmepụta ihe karịrị ụlọ narị anọ, gụnyere Widener Memorial Library na Mahadum Harvard (1912 ruo 15), Central Library nke Philadelphia (1917 ruo 27), na Philadelphia Museum of Art (1914 ruo 28).[1][2] Ọ bụ onye isi na-emepụta ihe nke ogige ọdịda anyanwụ nke Mahadum Duke (1924 ruo 54).[3]

Onyinye Abele nyere ụlọ ọrụ Trumbauer dị ukwuu, mana naanị ụlọ ọ kwuru na ọ bụ ya dere ya n'oge ndụ Trumbauer bụ Duke University Chapel. Mgbe ọnwụ Trumbauer na 1938 gasịrị, ọ bụ onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe owuwu ma mepụta ụlọ ndị ọzọ na Duke, gụnyere Allen Administrative Building na Cameron Indoor Stadium.[4]

  1. Digital Collections: History.
  2. Julian F. Abele (1881-1950) • (29 January 2007).
  3. Julian Abele, Architect. Library.duke.edu (May 26, 2010). Archived from the original on January 13, 2009. Retrieved on January 5, 2012.
  4. Out of the Shadows.

Developed by StudentB